Luk 19:35 IGBOB

35 Ha we sekputa ya nye Jisus: ha we wukwasi uwe-ha na nwa-inyinya-ibu ahu, we tukwasi Jisus na ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 19

Echiche Luk 19:35 na onodu