Luk 2:43 IGBOB

43 mb͕e ha nọzuru ubọchi nile, mb͕e ha nālaghachi, Nwa-okoro ahu, bú Jisus, we nọdu n'azu na Jerusalem; ndi muru Ya amaghi kwa ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 2

Echiche Luk 2:43 na onodu