Luk 20:10 IGBOB

10 N'oge ighọ nkpuru o we zigara ndi-ọlu-ubi ahu otù orù, ka ha we nye ya nkpuru ufọdu nke ubi-vine ahu: ma ndi-ọlu-ubi ahu piara ya ihe, zilaga ya n'aka efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 20

Echiche Luk 20:10 na onodu