Luk 20:16 IGBOB

16 Ọ gābia, la ndi-ọlu-ubi ahu n'iyì, were kwa ubi-vine ahu nye ndi ọzọ. Ma mb͕e ha nuru ya, ha si, Chineke ekwela.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 20

Echiche Luk 20:16 na onodu