Luk 20:20 IGBOB

20 Ha we che Ya nche, we zipu ndi-nledo, ndi mere onwe-ha dika ndi ezi omume, ka ha we jide Ya n'okwu-ọnu-Ya, irara Ya nye n'aka ọchichi na ike nke onye-isi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 20

Echiche Luk 20:20 na onodu