Luk 20:25 IGBOB

25 O we si ha, Ya mere, nyeghachinu Sisa ihe nke Sisa, nyeghachi-kwa-nu Chineke ihe nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 20

Echiche Luk 20:25 na onodu