Luk 20:6 IGBOB

6 Ma ọ buru na ayi asi, O sitere n'aka madu; ndi-Ju nile gēji nkume tub͕u ayi: n'ihi na emewo ka ha kweye na Jọn bu onye-amuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 20

Echiche Luk 20:6 na onodu