Luk 21:2 IGBOB

2 O we hu otù nwayi, bú ob͕eye, nke di-ya nwuru, ka ọ nātubà n'ebe ahu ego ntà abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:2 na onodu