Luk 21:34 IGBOB

34 Ma nēzenu onwe-unu, ka aghara iwere imebiga-ajọ-ihe-ókè, na iṅubiga-manya-ókè, na ncheb͕u nke ndu a, bob͕u obi-unu ma eleghi anya, ubọchi ahu we biakwasi unu na mberede dika ọnyà;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:34 na onodu