Luk 21:37 IGBOB

37 Kwa-ubọchi O nēzí ihe n'ulo uku Chineke; kwa-abali Ọ nāpu, nānọ ọnọdu-abali n'ugwu anākpọ ugwu Olive.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 21

Echiche Luk 21:37 na onodu