Luk 22:27 IGBOB

27 N'ihi na ònye ka ibe-ya uku, onye nānọdu na nri, ma-ọbu onye nēje ozi? ọ̀ bughi onye nānọdu na nri? ma Mu onwem di n'etiti unu ka onye nēje ozi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 22

Echiche Luk 22:27 na onodu