Luk 22:37 IGBOB

37 N'ihi na asim unu, na ihe a edeworo n'akwukwọ nsọ aghaghi imezu n'arum, Ọ bu kwa na ndi nēmebi iwu ka aguru Ya: n'ihi na ihe dirim nwere ọgwugwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 22

Echiche Luk 22:37 na onodu