Luk 22:52 IGBOB

52 Jisus we si ndi-isi-nchu-àjà, na ndi-ọchi-agha nke ulo uku Chineke, na ndi-okenye, ndi biara imegide Ya, Ùnu putara chiri mma-agha na osisi, dika imegide onye nāpunara madu ihe?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 22

Echiche Luk 22:52 na onodu