Luk 23:11 IGBOB

11 Herod, ya na ndi-agha-ya, we me Ya ka Ọ buru ihe-efu, o me-kwa-ra Ya ihe-ọchì, we b͕okwasi Ya uwe mara nma nke-uku we zighachi Ya jekuru Pailat.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23

Echiche Luk 23:11 na onodu