Luk 23:22 IGBOB

22 O we si ha nke ub͕ò atọ, É-è, n'ìhi na Onye a mere ihe ọjọ gini? Ahughm ihe kwesiri inwu anwu n'aru Ya: ya mere m'gādọ Ya aka na nti, we rapu Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23

Echiche Luk 23:22 na onodu