Luk 23:31 IGBOB

31 N'ihi na asi na ha nēme ihe ndia mb͕e osisi di ndu, gini ka agēme mb͕e ọ kpọrọ nku?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23

Echiche Luk 23:31 na onodu