Luk 23:33 IGBOB

33 Ma mb͕e ha biara n'ebe anākpọ Okpokoro-isi, n'ebe ahu ka ha kpọgidere Ya na ndi ahu nālu ọlu ọjọ n'obe, otù onye n'aka-nri-Ya na onye ọzọ n'aka-ekpe-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23

Echiche Luk 23:33 na onodu