Luk 23:39 IGBOB

39 Otù nime ndi ahu nālu ọlu ọjọ ndi akwubara nēkwulu kwa Ya, si, Gì onwe-gi abughi Kraist ahu? zọputa Onwe-gi na ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23

Echiche Luk 23:39 na onodu