48 Ìgwè madu nile ndi zukọrọ n'ihe-nkiri a, mb͕e ha kirisiri ihe nile mere, ha we laghachi nēti aka n'obi-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 23
Echiche Luk 23:48 na onodu