53 O we budata ya, ke ya n'ezi ákwà ọcha, we tọb͕ọ Ya n'ílì nke egwuwara ya-ri na nkume, nke akātọb͕ọghi onye ọ bula nime ya.
54 Ma ọ bu ubọchi Nkwadebe, ubọchi-izu-ike nēru kwa nso.
55 Ndinyom, ndi si na Galili soro Ya bia, we so n'azu, le ílì ahu, na otú atọb͕ọrọ aru-Ya.
56 Ha we laghachi, dozie uda utọ di ichi iche na manu-otite.N'ubọchi-izu-ike ha we nọdu nwayọ dika ihe enyere n'iwu si kwu.