Luk 24:21 IGBOB

21 Ma ayi onwe-ayi lere anya na Ya onwe-ya bu onye gaje ib͕aputa Israel. E, tukwasi kwa ihe ndia nile, ta bu ubọchi nke-atọ site na mb͕e ihe ndia mere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 24

Echiche Luk 24:21 na onodu