Luk 24:44 IGBOB

44 O we si ha, Ndia bu okwum nke M'gwara unu, mb͕e Mu na unu nọ-kwa-ra, na ihe nile aghaghi imezu, bú nke edeworo n'akwukwọ iwu Moses, na ndi-amuma, na abù ọma bayerem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 24

Echiche Luk 24:44 na onodu