Luk 3:12 IGBOB

12 Ndi-ọna-utu biakwara ka eme ha baptism, ha we si ya, Onye-ozizí, gini kwesiri ka ayi me?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 3

Echiche Luk 3:12 na onodu