24 nwa Matat, nwa Livai, nwa Melkai, nwa Janai, nwa Josef,
25 nwa Matataias, nwa Emos, nwa Nehum, nwa Esli, nwa Nagai,
26 nwa Meath, nwa Matataias, nwa Semein, nwa Josek, nwa Joda,
27 nwa Joanan, nwa Risa, nwa Zerubabel, nwa Shealtiel, nwa Nirai,
28 nwa Melkai, nwa Adai, nwa Kosam, nwa Elmadam, nwa Ia,
29 nwa Jisus, nwa Elieza, nwa Jorim, nwa Matat, nwa Livai,
30 nwa Simeon, nwa Judas, nwa Josef, nwa Jonam, nwa Elaiakim,