Luk 3:9 IGBOB

9 Ma ọbuná ub͕u a anātukwasi kwa anyu-ike na nkpọrọgwu osisi nile; ya mere anēb͕utu osisi ọ bula nke nāmighi nkpuru ọma, tubà kwa ya nime ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 3

Echiche Luk 3:9 na onodu