Luk 4:20 IGBOB

20 O we kpuchie akwukwọ ahu, were ya nyeghachi onye nējere ha ozi, we nọdu ala: ndi nile nọ n'ulo-nzukọ ahu we nēlegide Ya anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:20 na onodu