Luk 4:38 IGBOB

38 O we si n'ulo-nzukọ ahu bilie, ba n'ulo Saimon. Ma oké aru-ọku jisiri nne nwunye Saimon ike; ha we kpe ekpere banyere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:38 na onodu