Luk 4:42 IGBOB

42 Ma mb͕e chi bọrọ, Ọ pua ga n'ebe bu ọhia: igwè madu nile we nāchọ Ya, we biakute Ya, malite kwa ib͕ochi Ya, ka Ọ ghara isi na nke ha ga ebe ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:42 na onodu