Luk 4:8 IGBOB

8 Jisus we za, si ya, Edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Onye-nwe-ayi Chineke-gi ka i gākpọ isi ala nye, ọ bu kwa nání Ya ka i gēkpere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 4

Echiche Luk 4:8 na onodu