Luk 5:13 IGBOB

13 O we setipu aka-Ya, metu ya, si, Anamachọ; ka eme ka i di ọcha. Ngwa ngwa ekpenta ahu we rapu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5

Echiche Luk 5:13 na onodu