2 O we hu ub͕ọ abua ka ha guzoro n'usọ ọdọ-miri ahu: ma ndi-ọkù esiwori nime ha pua, ha nāsa kwa ihe ha ji eb͕u azù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5
Echiche Luk 5:2 na onodu