Luk 5:30 IGBOB

30 Ndi-Farisi na ndi-ode-akwukwọ-ha we tamube imegide ndi nēso uzọ-Ya, si, N'ìhi gini ka unu nēso ndi-ọna-utu na ndi-nmehie ndia nēri ihe?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5

Echiche Luk 5:30 na onodu