8 Ma mb͕e Saimon Pita huru ya, o we da n'ala n'ikperè Jisus, si, Si n'ebe m'nọ pua; n'ihi na abum onye-nmehie, Onye-nwe-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 5
Echiche Luk 5:8 na onodu