1 O rue na Ọ nāga n'etiti ubi ọka n'ubọchi-izu-ike; ndi nēso uzọ-Ya we nāghọ oko ọka, nāta, nāmazu ha n'aka-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6
Echiche Luk 6:1 na onodu