Luk 6:19 IGBOB

19 Ìgwè madu ahu nile we chọ imetu Ya aka: n'ihi na ike nēsi n'aru-Ya puta, nēme kwa ka aru di ha nile ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:19 na onodu