Luk 6:27 IGBOB

27 Ma asim unu ndi nānu okwum, Nāhunu ndi-iro-unu n'anya, nēmenu ihe ọma nye ndi nākpọ uṅu asì,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:27 na onodu