Luk 6:29 IGBOB

29 Onye ọ bula nke nēti gi aka n'otù ǹti, che-kwa-ra ya nke-ọzọ; onye nānapu kwa oké uwe-gi, eb͕ochila ya inara kwa uwe-ime-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:29 na onodu