Luk 6:4 IGBOB

4 otú ọ batara n'ulo Chineke, were kwa ob͕e achicha anēche n'iru Chineke rie ya, o we nye kwa ndi ya na ha yikọ; nke nēzighi ezi n'iwu ka ha rie, ma nání ndi-nchu-àjà ka o ziri ezi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 6

Echiche Luk 6:4 na onodu