Luk 7:41 IGBOB

41 Otù onye nke nēbinye madu ihe nwere madu abua ji ya ugwọ: otù onye ji ya nnù shilling na ọgu ise, ibe-ya ji kwa ya ọgu abua na iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 7

Echiche Luk 7:41 na onodu