Luk 7:8 IGBOB

8 N'ihi na mu onwem bu kwa onye edoro n'okpuru ike, nēnwe ndi-agha n'okpuru mu onwem: m'we si onye a, Ga, ọ ga; m'si kwa onye ọzọ, Bia, ọ bia; m'si kwa orùm, Me nka, o me ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 7

Echiche Luk 7:8 na onodu