22 O rue n'otù nime ubọchi ahu, na Ọ batara n'ub͕ọ, Ya onwe-ya na ndi nēso uzọ-Ya; O we si ha, Ka ayi gabiga n'ofè ọdọ-miri a ọzọ: ha we nupu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8
Echiche Luk 8:22 na onodu