Luk 8:25 IGBOB

25 O we si ha, Òle ebe ka okwukwe-unu di? Ha we tua egwu, o ju ha anya, ha sirita onwe-ha, Ònye bu kwa Onye a, na Ọ nēnye ọbuná ifufe na miri iwu, ha nāṅa kwa Ya nti?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:25 na onodu