Luk 8:30 IGBOB

30 Jisus we jua ya, si, Òle aha-gi? Ọ si, Legion; n'ihi na ọtutu ndi-mọ ọjọ bàra nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:30 na onodu