Luk 8:35 IGBOB

35 Ha we pua ihu ihe emereri; ha we biakute Jisus, we hu nwoke ahu, nke ndi-mọ ọjọ siri nime ya puta, ka ọ nọduru ala n'ukwu Jisus, yiri uwe, uche-ya zu-kwa-ra okè: ha we tua egwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:35 na onodu