Luk 8:40 IGBOB

40 Ma mb͕e Jisus laghachiri, ìgwè madu ahu nara Ya nke-ọma; n'ihi na ha nile nēle anya Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:40 na onodu