5 Ọgha-nkpuru puru ka ọ gha nkpuru-ya: mb͕e ọ nāgha, ufọdu we da n'akuku uzọ; ewe zọkwasi ha ukwu, anu-ufe nke elu-igwe we tuturie ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8
Echiche Luk 8:5 na onodu