Luk 8:52 IGBOB

52 Ma madu nile nākwa ákwá, nēti kwa aka n'obi n'ihi ya: ma Ọ siri, Unu akwala ákwá; n'ihi na ọ nwughi anwu, kama ọ nāraru ura.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 8

Echiche Luk 8:52 na onodu