Luk 9:11 IGBOB

11 Ma mb͕e ìgwè madu nile mara ya, ha soro Ya: O we nara ha nke-ọma, we gwa ha okwu bayere ala-eze Chineke, nēme kwa ka aru di ha ike, bú ndi ọ di nkpà ka eme ka aru-ha di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9

Echiche Luk 9:11 na onodu