19 Ha we za, si, Jọn Baptist; ma ndi ọzọ si, Elaija: ma ndi ọzọ si, na otù onye nime ndi-amuma ochie esiwo n'ọnwu bilie ọzọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9
Echiche Luk 9:19 na onodu