Luk 9:3 IGBOB

3 O we si ha, Unu ewela ihe ọ bula n'ije-unu, unu ewela nkpa-n'aka, ma-ọbu àkpà, ma-ọbu ob͕e achicha, ma-ọbu ego; unu enwe-kwa-la uwe-ime abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Luk 9

Echiche Luk 9:3 na onodu